Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ụmụ Obieze: Egwu anyị gbara Igbo gharị
Mgbe e biputara ya
Ụmụ Obieze bụ dimkpa ise ama na gburugburu ala Igbo maka egwu ha.
Ha ewuola na soshal midia dị icheiche maka egwu ha na-akpa ọchị.
BBC Igbo zutere ha n'Oji River. Ngwa gee ihe ha gwara anyị n'uju.
Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo.