Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Governorship Elections Results: Lee eserese mpụtara ntuliaka ọkwa gọvanọ na Naịjirịa
Mgbe e biputara ya
Dịka ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti na Naịjirịa na-aga n'ihu n'ụbọchị 18 Maachị 2023, ndị mmadụ ga na-atụanya ihe ga-abụ mpụtara ntuliaka ndị a.
BBC Igbo ga na-egosi mpụtara ntuliaka ndị a dịka ụlọọrụ na-ahazi ntuliaka bụ Independent National Electoral Commission (Inec) ga na-akpọpụta ha.