Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.

Kpọga m na weebụsaịtị izizi

APC Primaries: Ka o si gaa n'Imo steeti

BBC Igbo na-eweta akụkọ usoro ndị APC ji ahọpụta ndị ga-anọchite anya ha na ntuliaka gọvanọ na 2019 ka o si aga.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

Chioma Obianinwa and Uche Akolisa

Ụtụtụọma ndị Igbo

Anyị ga na-ewetara gị etu o si aga na ntuliaka imeụlọ ndị otu pati APC n'Imo steeti taa.