Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Covid-19 n'otu nkeji: Akpụrụachịa ọ na-achụ ọrịa coronavirus?
Mgbe e biputara ya
Maka ndị na-ekwu na mmanya ọkụ na-achụ coronavirus, kpachapụkwa anya gi o.
Mmanya ọkụ anaghị agwọ ọrịa ọbụla ma ya fọkwa coronavirus.
Lee ihe nkiri a ka i were anya gị hụ.
Ndị mere akụkọ a bụ Vining Ogu, Nnamdi Agbanelo na Chukwunaeme Obiejesi
- Coronavirus o si n'ikuku agbasa?
- Lee ihe ị kwesịrị ịma maka ọrịa coronavirus
- Coronavirus abụghị akụkọ, nwa m ebutela ya - Atiku
- Akụkọ ọma i kwesịrị ịnụ gbasara coronavirus
- Etu ndị gọvanọ ọwụwanyanwụ si echere coronavirus aka mgba
- N'ikpeazụ Onyeisiala Buhari ekwuola okwu n'ihe onyonyo banyere coronavirus
- Gọọmentị ga-agbachi ọdọụgbọelu Legọs na Abuja