Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Ejiji ankara 5 Chimamanda Adichie pụrụ iche
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ọ bụghị ịhe nzụzo na Chimamanda Ngozi Adichie na-akwado uwe emepụtara na Naịjirịa na atụmatu ọkpọrọ 'Made in Nigeria' nke o na egosi na peeji Instagram ya.
Nwaafọ Igbo a na eyipụtakwa uwe ndị a ọfụma na mmemme niile ọ na-aga.
N'ime uwe Chimamanda dị na Instagram, anyi hopụtara 5 eji akwa a na-akpọ ankara mee.
Lee ugboro 5 a o ji ejiji ya gbaka anyị ịsị!
- 1:
- 2:
- 3:
- 4:
- 5: