Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Tillerson ezutela Buhari na Abuja
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Odee akwụkwọ mba Amerịka nọ n'ime nzụkọ ya na Buhari maka ọtụtụ ihe dịka oke mmadụ na nchekwa; ihe ndị dị mkpa na ndụ ndị mmadụ
Ala Naịjiria bụ ala ikpeazụ Tillerson ga-eleta ebe dịka ọ na-eme njem ala ise n'Afrịka ịkpa ihe dị iche iche metụtara obodo ndị ahụ.
Tillerson kwadoburu ịlahụ n'Abuja laghachie echi mana ọ ga-alaghachị n'abali taa maka ọrụ mberede dapụtara ya n'ala ya.
Cheta na Buhari gara Benue taa ịga leta ndị mmadụ ọgụ dị n'etiti ndị ọrụụgbo na ndịọchịehi metụtara.
Lee ihe onyonyo mmadụ setere maka ọbịbịa ahụ:
Lee ihe ndị ọzọ na-ekwu maka nlaghachi ya:
Akụkọ ihe nzụkọ ha ga-amịpụta na-abịa.