Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Atọghapụla Dino Melaye ị ga-ụlọọgwụ
Mgbe e biputara ya
Akụkọ na-ekwu na atọghapụla Melaye ebe ọ nọ n'ụzọ njem a ga ụlọọgwụ n'Abụja.
Onye nọchịtere anya ya na ụlọịkpe bụ Mike Ozekhome bụ onye rịọrọ ụlọikpe ahụ sị tọghapụ Melaye maka ị nata ọgwụgwọ zuru oke.
Ọ bụ onye ọkaịkpe ukwu nke ụlọikpe ahụ na Lokoja nyere iwu a ka eburu ya ga ụlọọgwụ nke dị n'Abuja ebe ngwa ọgwụgwọ zuru oke adịghị n'ebe eji ya.
Cheta na Dino wuchiri n'ụlọịkpe n'elu akwa ndịna n'izuụka maka ahụ adịghị ya na mbido izuụka a.
Akụkọ ga-amasị gị: