Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Igbo Language: Million, Billion na Trillion bụ gịnị n'Igbo?
Mgbe e biputara ya
Ọnụọgụgụ bụ ihe dị oke mkpa n'asụsụ Igbo.
Nke a mere BBC Igbo ji gakwuru ndị na-azụ ahịa n'Abuja ka ha tụgharịa ụfọdụ ọnụọgụgụ n'Igbo.
Ọnụọgụgụ ndị dịka 'Million', Billion' na Trillion' bụ ego a na-akpọ n'azụmahịa, mana mmadụ ole ma ihe a na-akpọ ya n'asụsụ Igbo?
Akụkọ ndị ga-amasị gị: