Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Everton vs Arsenal: Arsenal anarala ọgwụgwọ nsọ n'aka Everton
Mgbe e biputara ya
Otu egwuregwu Everton jiri otu ọkpụ goolu merie Arsenal mgbe ha zutere onwe ha taa.
Ọ bụ Phil Jagielka nyere goolu a n'ime nkeji iri na agba nke mbụ na asọmpị ahụ.
Otu Arsenal nwara ike ha mana ha asatanwughi ọkpụ goolu ahụ kama otu.
Mezut Ozil na Alex Iwobi so na ndị pụtara ịgba asọmpị a n'otu Arsenal.
Mmeri a Arsenal natara n'aka Everton mere na ha nọ n'ọnọdụ nke anọ na tebulu Premier Lig.