Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.

Kpọga m na weebụsaịtị izizi

Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Akụkọ kachasị taa: Ihe Abaribe gwara Buhari

  2. Akụkọ kachasị taa: Zuckerberg arịọla mgbaghara

  3. Akụkọ kachasị taa: Naịjirịa eruola nde 200

  4. Akụkọ kachasi n'abalịa: Ụzọ ị ga-eji gbochie ọrịa ịba lasa

  5. Akụkọ kachasi n'ụtụtụ a: Ịba Lasa ọ dị n'Ụmụahia?

  6. Akụkọ kachasi n'abalịa: Abia Steeti enyela ndị merụrụ ahụ olileanya

  7. Akụkọ kachasi n'abalị a

  8. Akụkọ kachasi taa: Melaye na ndị uweojii na-akwata

  9. Ọ bụ amara Chukwu mere na ogbunigwe egbughi m n'ụlọ m n'Israel - Ogbonna Ibezito

  10. Mmadụ abụọ anwụọla dịka ndị oji egbe wakporo ụlọọrụ ndị uweojii n'Ebonyi steeti

  11. 'Nna m pịara m ụtalị maka ịgba bọọlụ'

  12. Leicester City anapụla Chelsea iko FA ma bunye ha iko anya mmiri

  13. Kedụ etu Kelechi Iheanacho si bụrụ ụkwụ na-aghọ nkọ?

  14. E liela ndịagha Naịjirịa 12 ahụ e gburu na Benue Steetị

  15. West Brom emeela Chelsea tụtụrụ fụchaa, gbaa ha ọtọ ka ụwa hụ

  16. Onye bụdị Ugo Ugochukwu na-ewu na soshal midia?

  17. Security: Ndị Gọvanọ ọdịda anyanwụ ekwuola o zuola bụ na o zuola

  18. Kamaru Usman rere akpụ na Naịjirịa mana ugbua ọ bụ ọkaibe na UFC

  19. Akụkọ kachasị n'abalị a: Ọrụ agaghị akwụsị n'akwa Niger nke abụọ

  20. 'Ana m agbaburu egwuregwu ọsọ, mana ejirila m ya ritere Naịjiria ọlaedo' - Lauritta Onye