Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.

Kpọga m na weebụsaịtị izizi

Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Kagbuonu ma megharịa ntuliaka ọkwa onyeisiala - Atiku

  2. Aka enwe banyere n'akwụkwọ mkpọpụta akụnaụba m - Onnoghen

  3. New Zealand Video: Ụlọọrụ soshal midia na-agbali ịkwụsị nkesa ihe onyonyo nke Brenton Tarrant kesara

  4. Aisha Buhari gara ileta ndị ụlọ dakwasịrị

  5. APC Imo steeti chọrọ ikwatu Oshiomhole

  6. EFCC anwụchiela onyeisi nhazi ego Atiku

  7. EFCC atọhapụla ọgọ Atiku

  8. Sanwo-Olu ka anyị ma - Ohaneze Ndigbo Lagos

  9. Brendan Rogers na Kolo Toure anarala ọchịchị Leicester City

  10. Ntuliaka ga-aga n'ihu na-agbanyeghi - INEC

  11. Ike 'ekwensu ọbara ọbara' dara, ike PSG eguzoro

  12. Otu Naịjirịa alaferela n'asọmpi AFCON U20

  13. A maala ụkọchukwu sị na ọ na-agwọ nje HIV ikpe

  14. Ekwughị m na m ga-egbu onye ọbụla - El Rufai

  15. Mourinho ọ bụzị agịdị jolof?

  16. Nrụrịtaụka BBC Igbo abịala na njedebe

  17. 'Ipob pụtanụ tụọ vootu ka ụnụ chụpụ ndị ọchịchị ọjọ' - Ohaneze Ndigbo

  18. Ụlọikpe mbaụwa atọhapụla Laurent Gbagbo

  19. Ndị ndọrọndọrọ anọghị n'ọchịchị chọrọ ibute ọgbaghara na ntụliaka - Lai Mohammed

  20. Wole Soyinka ajụla Buhari, jụ Atiku