Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.

Kpọga m na weebụsaịtị izizi

Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Na i mere nkeọma na Jamb apụtaghị na ị ga-aba Mahadum - Mahadum Lagos

  2. Osote onyeisi ụlọomeiwu Imo agbaala arụkwaghịm

  3. E kposaala ndịisioche okpuru ọchịchị 27 n'Imo steeti

  4. Man City anarala Burnley ube racha

  5. Ọkụ erepiala elu ụlọụka Notre Dame Cathedral na mba France

  6. Ndị ahịa Computer Village sị na ha achoghị Iyaloja na Babaloja

  7. Buhari agaala mba Briten

  8. Aka akparala onye eche n'aka ya dị na-ogbugbu Pa Iloanyusi

  9. Ụgbọala akugbuola ụmụaka Boys' Brigade iri na-eme ngagharị 'Easter'

  10. Agaghị akwazị ozu karịa otu ụbọchị n'Anambra - Ndị ụlọomeiwu

  11. Ahọpụtala onyeisi ụlọakụ mba ụwa niile ọhụrụ

  12. Naịjirịa, kụchaanụ Nnamdi Kanu aka - Ndị ntorobịa Ohaneze

  13. Fayemi ka kwụ chịm n'Ekiti

  14. Ndị uweojii anwụchiela nwoke ji $20m abụghị ezi ego

  15. Ihe gbasara ụgwọ opekatampe dị m mkpa - Muhammadu Buhari

  16. 'Anyị amabeghi onye gburu onye nkuzi mahadum'

  17. Osun Election: Ụlọikpe enyela Adeleke mmeri

  18. A machiela mmanya na-ekeli utu ka utu nwoke jụrụ ọdịda dịka ọ ṅuchara ya

  19. Mkpamkpa Iba Lasa ataala isi mmadụ anọ

  20. Onye bụ onye a ndị mmadụ kpụ n'ọnụ?