Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.

Kpọga m na weebụsaịtị izizi

Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. 'Anyị ga-akwado onyeisiala ga-enye anyị nnwereonwe'

  2. Buhari sị ka enyekwuo ya nwantịntị oge

  3. NPC ka na-ana ego asambodo nwa ọhụrụ

  4. Ụlọomeiwu ajụla ịkwado aha ndị EFCC si n'aka Buhari

  5. Gọọmentị ejigbuola anyị n'ụgwọ - Ndị ahịa mmanụ

  6. Anambra APC enweghịzị onyeisioche?

  7. Ụlọikpe agwala EFCC ka ha kpọta Alison-Madueke

  8. Ndị ndu Chad Basin akpala nta maka Boko Haram

  9. Ihe Buhari gwara ndị agha na Maiduguri

  10. Gọọmentị mee ka ụmụ anyị lọghachị n'ụlọakwụkwọ - Ndị nne na nna

  11. Oby Ezekwesili amalitela ịchụ nta vootu ya

  12. Nkwado Ndigbo: Peter Obi asaala Oshiomhole

  13. Nigeria ga-eso agba "Iko mba Afrịka"

  14. Ndị ntọ atọọla ụmụ akwụkwọ ọzọ na Kamerun

  15. Gịnị na-eme n'ụlọomeiwu nke Anambra?

  16. Supreme Court: Buhari emeela Musa Abaji ọkaikpe

  17. Igbo ga-enwe ọnụ n'ọchịchị Atiku - Ben Nwabueze

  18. Abubakar Shekau ọbụzị ọnyịrị ọnwụ?

  19. I bi na Kaduna? Ị nwere ohere ịgagharị ugbua

  20. Anyị amaghị ebe Uche Ekwunife kwụ ugbua - PDP