Unu abọọla chi
Soro anyị maka akụkọ niile ga-amasị gị
Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.
Soro anyị maka akụkọ niile ga-amasị gị
Ụbọchị nta ka anyị chụọ n'Owere nchị.
Udo dịrị gị.

Ebe foto si, Getty Images
Boris Johnson bụ praịm minista mba Briten ekwuola na ha ga-abanye mmechi obodo ọzọ bido n'ụbọchị Tọzde bụ ụbọchị ise nke ọnwa Nọvemba.
O kwuru nke a n'ihi na ọrịa coronavirus anyụwakwala ha anya ebe ọ dị ọjọọ ọzọ n'Ịngland.
O kwuru sị na "ugbua bụ oge ịkpa ike n'ihi na enweghizi ihe ọzọ anyị ga-eme."
Johnson kwuru na ndị mmadụ ejila ọsọ gbapụ gaa na-abụ nri ha ga-azụkọ, n'ihi na ụlọahịa ebe a na-ere ihe ndị dị mkpa agaghị emechi.
O kwukwara na ụlọọrụ ebe ndị mmadụ enweghi ike isi n'ụlọ na-arụ ọrụ agaghị emechikwa.
Site n'ihe o kwuru, ndị mmadụ ga-esinwu n'ụlọ pụọ maka ihe gụnyere:
O kwuru na mmechi obodo a ga-adịgịde ruo ụbọchị abụọ nke ọnwa Disemba, mgbe ha ga-amalitekwa imepe obere obere site na mpụtara ha ga na-ahụ na mpaghara dị iche iche.
Mba Amerịka ekeleela gọọmentị Naịjiria maka ịdọnyere ha ukwu ka ha gbara mbọ tọghapụ onye mba ha e ji eji nso okeala Niger, n’ime abalị chi fotere Satọdee bụ abalị 31 nke ọnwa Ọktoba.
Ha kelere ndị agha mba ha tọghapụrụ nwoke ahụ bụ Philip Walton dị afọ 27, ma kwuo na Amerịka enweghi ike ịgbaghapụ onye mba ha ọbụla a tọrọla.
A tọrọla Walton n'abalị Mọnde n'obodo Massalata, dị nso okeala Naịjiria na mba Niger.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Onyeisiala mba Amerịka bụ Donald Trump kelekwara ndị agha bụ ndị ọ kpọrọ dike.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

Ebe foto si, Ronald Grant
Sean Connery, onye mbụ mere ihe ejije James Bond anwụọla dịka ọ gbara afọ iri itoolu.
Connery mere ihe ejije ọtụtụ afọ ma rite nturuugo Oscar, Bafta abụọ na nke Golden Globe atọ.
Ihe ejije ndị ọzọ ọ mere gụnyere 'The Hunt for Red October', 'Indiana Jones' na 'The Rock'.
Ọtụtụ ndị mmadụ na-ahụta ya dịka onye mbụ mere ejije dịka James Bond.
Ezenwaanyị mba Briten chiri ya ọchịagha nke bụ Knight n'okwu Bekee n'afọ 2000.
Connery mere emume ncheta ọmụmu ya n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2020.
Ihe ndị ọzọ ị kwesịrị ịma maka ya:

Ebe foto si, Getty Images
Onyeisiala mba Tanzania bụ John Magfuli emeriela ntụliaka onyeisiala mba ahụ ọzọ dịka onye ya na ya zọrọ ya bụ ọkwa bụ Tundu Lissu na-eti mkpụ na e nwere nrụrụaka na ya bụ ntuliaka.
Tundu kwuru na ekweghị ka ndị ọrụ otu ya banye ebe a na-eme ntuliaka a n'ụbọchi wenesde.
Ngalaba ntuliaka mba ahụ bụ National Election Commission bụ NEC n'aha ịchafụ kwuru na ọbụghị eziokwu na e nwere nrụrụaka ma sịkwa na Magufuli nwetara votu passenti iri asatọ na anọ ebe Lissu nwetere nanị passenti iri na atọ.
Magufuli batara n'ọkwa dịka onyeisiala mba Tanzania n'afọ 2015
Taa bụ ụbọchị ọma, soro anyị maka akụkọ niile ga-amasị gị

Ebe foto si, EPA
A tụọla mmadụ abụọ nga maka iso na mwakpo butere ọnwụ mmadụ iri isii na asaa n’ụlọahịa Westgate na mba Kenya n’afọ 2013.
A tụrụ Mohammed Ahmed Abdi nga afọ iri atọ na atọ (33) ebe Hussein Hassan Mustafa ga-anọ afọ iri na asatọ (18) maka inyere ndị oyi ndụ egwu al-Shabab aka nakwa iso yie ndị mmadụ egwu.

Ebe foto si, XAUME OLLEROS
Onye bụ CSP Catherine Ugorji a onye ọbụla kpụ n'ọnụ?
Catherine Ugorji nwereike irite nturuugo nke "Nwaanyị uweojii nke afọ a", n'aka ngalaba mbaụwa bụ United Nations (UN).
Ọ bụ otu n'ime ụmụnwaanyị abụọ (onye nke ọzọ bụ Rebecca Nnanga nke mba Kamerun) a họpụtara maka ya bụ nturuugo, n'ime 21 a họpụtaburu.
Ugorji so na ndị uweojii Naịjiria na-arụ n'okpuru UN Multidimensional Integrated Stabilization Mission in Mali (MINUSMA).
Ugorji bụ otu n'ime ụmụnwaanyị 477 ndị ọrụ nchekwa na-achịkọta udo na mba Mali.
Luis Carrilho bụ onye ndụmọdụ n'ihe gbasara ndị uweojii nke ngalaba UN kwuru na odudu Ugorji enyerela aka ibelata mpụ na mpaghara Gao bụ ebe ọ na-achịkọta na mba Mali.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Lee ihe Kamerun kwuru maka Nnanga
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2

Ebe foto si, Getty Images
N'ofesi, ndị Frans amalitela ịme akwamozu mmadụ atọ ahụ ndị omekatara ihe puo ụjọ ji mma sugbuo n'ụlọụka dị na Nice.
Ha hiwere ọnọdụ maka akwamozua n'ezi na mpụga nke ụlọụka Notre-Dame basilca bụ ebe ndị mmadụ dowechara okooko nakwa uriọkụ maka mmadụ atọ ahụ.
Onyeisi mba Frans bụ Emmanuel Macron ekwubuola na akaọrụ ndị ọjọọ ahụ bụ akaọrụ ndị "omekatara ihe puo ụjọ".
Ka ọ dị ugbua, enweliela ọnọdụ nchekwa maka ike ndị amakaekwu a malitere ịkpa na Frans nke megoro ugboro abụọ n'ime izuụka abụọ.
Na malite ọnwa a ka ndị mgbuisi a bepụrụ isi onye nkuzi maka iji foto Onye amụma Mohammed kuzie ihe.
Ngagharịiwe dara na mba Arab maka nkwado Macron kwadoro eserese ụkaọchị ha ji Mohammed see.
Macron akpọọla ọgbakọ mberede maka ọnọdụ a ụbọchị Fraịde ebe ya na ndị ọrụ ya ga-enwe mkparịtaụka dị omimi maka ọnọdụ nchekwa na Frans.

Ebe foto si, @Buhari
Onyeisiala Muhammadu Buhari etiela gọọmenti Enugwu steeti aka n'obi maka ọnwụ ụmụakwụkwọ ahụ ụgbọala gburu na Mgbowo, Enugwu steeti, ụnyaahụ.
Nke a dị n'akwụkwọ ozi onye enyemaka mgbasaozi ya bụ Femi Adesina dere bụ ebe ọ sị na ya bụ ọnwụ ụmụaka wutere onyeisiala nke ukwuu.

Ebe foto si, EPA
N'ofesi, achọpụtala na ya bụ nwaamadị ji mma magbuo mmadụ atọ na Frans si Tunisia bata abalị ole na ole gara aga.
Ya bụ nwaamadị ji akwụkwọ ndị Red Cross in the Italy bụ nke ọ nwetere mgbe ha sọ ụgbọ mmiri mabata mba Itali n'ịgba ọsọ ndụ n'ọnwa gara aga.
Ya bụ nwoke foro obere ka ọ bepụ otu nwoke ọ mara mma isi na n'ime ụlọụka Basilica dị na Frans.
Onyeisi ala mba Frans bụ Emmanuel Macron ekwuola na ya bụ agwa ya bụ nwoke gbara bụ agwa ndị omekatara ihe pụọ ụjọ ndị ndị ụka Alakụba.
Ọ sị na ya ga-enweli ọnụọgụ ndị agha nọ n'okporo ụzọ site na puku atọ ruo puku asaa maka inye nchekwa pụrụiche.
Ndị ọrụ nnyocha amalitela i si imi n'ala ịmata ka ya bụ mmiri si banye opi ụgbọghịrị.
Ndị uweojii gbara ya bụ nwoke gbara afọ iri abụọ na otu egbe, dịka ọ nọ n'ụlọọgwụ azọ ndụ nke ya.

Ebe foto si, Muhammadu Buhari/Twitter
Gọọmentị Naịjirịa ekwusiela ike na ha ga-eme ihe niile kwesịrị ekwesị iji hụ na nwafọ Naịjirịa bụ Ngozi Okonjo-Iweala ga-abụ onyeisi otu 'World Trade Organisation'.
Ozi a si n'aka mịnịstrị na-ahụ maka ihe na-eme na mba ndị ọzọ nke ọnụ na-ekwuru ha bụ Ferdinand Nwonye tinyere aka na ya.
Cheta na ọtụtụ mba ndị so n'otu a kwadoro ka Okonjo-Iweala maburu ọkwa a mana mba Amerịka akwadoghi ya nke mere na a kpọpụtabeghi aha ya.
Mana a na-atụ anya na e nwereike ịkpọpụta ya n'ụbọchị itoolu ọnwa Nọvemba, 2020 dịka onyeisi otu a maọbụrụ na mba niile a so n'otu a nwee nkwekọrịta.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post
Anyị na-akpọ unu ihu ọma n'ụtụtụ a, biko gbalịa sonyere anyị n'ọgbakọ nke taa.
Ụbọchị nta ka anyi chụọ n'Owerre nchị.

Onye bụbụ Minista na-ahụ maka ego bụ Ngozi Okonjo-Iweala ekwuola na obi na-atọ ya pọlịna pọlina dịka a kpọpụtara ya dịka onye kachasị nweta nkwado na mba ndị ọ dịrị nhọpụta onyeisi otu 'World Trade Organisation'(WTO).
N'ozi o wepụtara n'akara Twitter ya ụbọchị Tọzde,, Okonjo Iweala kwuru na o metụrụ ya n'obi inweta ụdị nkwado ahụ, ebe ọ na-ele anya n'ihe ga-eme n'abalị itoolu nke ọnwa Novemba bụ ụbọchị a ga-akpọpụta kpọmkwem onye ga-eweghara oche ahụ.
Cheta na mba Amerịka nọrọ ụnyahụ sị na ha akwadoghị Okonjo-Iweala,, kama ha chọrọ Mịnịsta mba South Korea aha ya bụ Yoo Myung-hee n'oche ahụ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post

Ebe foto si, Usman Tudunwada
Otu 'Arewa Consultative Forum'(ACF), ngalaba nke Rivas steeti ekwuola na ha ga-akwụsị ibute ihe oriri na Rịvas steeti nakwa mpaghara Ndịda Anyanwụ n'ihi ajọ agwa ndị a na-enyo na ha bụ ndị otu Ipob kpasara ha na steeti ahụ n'ọgbaghara so ngaagharịiwe EndSARS na steeti ahụ.
Onyeisi otu ACF na Rivas bụ Usman Ibrahim Tunwada gwara BBC Igbo nke na mkparịtaụka ha nwere n'ekwenti,na ihe butere ya bụ mkpebi bụ na ndị Ipob wakporo ndị otu ha gbaa ụgbọala gwongworo ha ji ebu ahịa nakwa ngwahia haa ma gbuo ụfọdụ ndị otu ha.
Ya were jụọ sị, "kedụ ihe anyị ga-eji na-ebutere ndị na-egbusisi anyị ma na-agba ngwahịa ha ọkụ nri?"
Na nsonso a, ndị a na-eche na ha bụ ndị otu Ipob wakporo ndị Ugwu na Oyigbo dị na Rivas, mebie ngwahịa ha ma gbaa ụgbọala ha ọkụ na Oyigbo na nsonso a.
Ka ọ dị ụgbua, enwela ụkọ ụfọdụ ngwa nri na Ndịda-Anyanwụ, ebe ọnụahịa ụfọdu nri dịka ịyabasị gbaliri elu n'ihi ụkọ.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post

Ebe foto si, Twitter/LSHA
Desmond Elliot bụ ome ejije Nollywood a ma ama na-anọchite anya Surulere1 n'ụlọomeiwu Legọs steeti, abụrụla okwu onye ọbụla kpụ n'ọnụ ugbua.
Elliot sunyere ọkụ n'elu Twitter ka ihe onyonyo ebe ọ na-ekwu okwu n'ụlọomeiwu malitere ifesa.
N'ihe onyonyo ahụ, Elliot kwuru na "ụmụaka na-eji soshal midia akpa arụ na Naịjiria" dịka ndị mmadụ na-eji ya akpọ mmadụ iyi nakwa ịkparị mmadụ.
Ọ gara n'ihu kpọọ oku ka ndị ndị a ma ama ibe ya kwụsị ịkwanye ọkụ n'ihe na-eme na soshal midia.
O kwukwara na a gaghị enwezi Naịjiria ọzọ n'ime afọ ise na-abịa ma ọ bụrụ na e jiri usoro a na-ebute nkewa na-aga n'ihu, ma kpọọ oku ka ndị ụlọomeiwu ibe ya gbaa mbọ hụ ihe e mere maka ya.
Lee ihe o kwuru n'ihe onyonyo a:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
Ndị gụnyere John Ogu na-agba bọọlụ, Davido na Skales na-eti egwu nakwa ndị ọzọ tinyere ọnụ na ya bụ okwu.
Lee ihe ndị mmadụ nwere ikwu maka ya:
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 3

End of X post, 4

End of X post, 5

End of X post, 6

End of X post, 7
Mana ọ rịọla mgbaghara maka ịkpọ ndị mmadụ "ụmụaka" dịka o kwuru na ọ bụ maka ọtụtụ ihe e mebiri emebi ọ hụrụ wutere ya mere o jiri kwuo ihe o kwuru.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 8

End of X post, 9

End of X post, 10

End of X post, 11

End of X post, 12

End of X post, 13