Anthony Joshua vs Pulev: Anthony Joshua akụpụla Kubrat Pulev ọkwụrụ n'anya

Ọkụọkpọ Anthony Joshua akpọrọ Unified world heavyweight champion ji ike na ndịdị kụpụ Kubrat Pulev ọkpụ n’anya nke mere na olileanya dị na ya na Tyson Fury nwerike ịlụ ọgụ ụwa na-eche kamgbe.

Mkpuchi Na Eme Ozugbo

  1. Ihe mere anyị jiri zaa oku ịgbara Naịjirịa bọọlụ - Ụmụnwaanyị Super Falcons

  2. Etu ndị Super Falcons nke Naịjirịa si eke ekike oge ha anaghị agba bọọlụ

  3. African Women Cup of Nations 2022: Lee ụmụasa ga-anọchiteanya Naịjirịa n'asọmpi a

  4. Ndị 'transgender' ga-agbali bọọlụ n'otu ụmụnwoke maọbụ nwaanyị na mba Germany ugbua

    Ndị ọgbabọọlụ

    Ụmụnwoke gbanwere onwe ha bụrụ nwaanyị maọbụ nwaanyị gbanwere onwe ya bụrụ nwoke nke Bekee kpọrọ 'Transgender', nwereike ịgbara otu ụmụnwoke maọbụ nwaanyị bọọlụ ugbua na mba Germany.

    Otu jikọtara egwuregwu bọọlụ na mba Germany German football association (DFB) kwuru na ọ bụ onye ahụ ka ọ dị n'aka ịhọ ebe ọ ga-agba, mana ha kwuru na nke a emetụtaghị asọmpi Bundesliga.

    Mgbe mbụ, ọ bụ okike onye bu pụta ụwa na ihe o dere n'akwụkwọ njirimara ya ga-ekwu ma onye ahụ ọ ga-agbara otu ụmụnwaanyị maọbụ otu ụmụnwoke.

    Mana kemgbe afọ 2018, ndị mba Germany enweela ohere ịhọrọ ma ha achọrọ ịkpọpụta okike ha n'akwụkwọ njirimara ha.

    DFB kwuru na kemgbe e ji nwee ohere a, ọnụọgụgụ ndị na-achọghị ịkpọpụta okike ha bu pụta ụwa arịala.

    "Nke a metụkwara ndị ọgbabọọlụ, mere o ji dị mkpa itinye iwu doro anya."

  5. BBC Nkeji

  6. Lee ezinụlọ ụmụaka ha niile bụ ọpụrụiche n'egwuregwu

  7. Dịka onye nkwado Arsenal, nwaanyị ọbụla agaghị emewali gị obi - Kelechi Arsenal

  8. Enyela ndị nkiti 12 ikike imepee mahadum na Naịjirịa nke gụnyere Ned Nwoko meepere mahadum egwuregwu mbụ n'Afrịka

  9. Lee mba ndị ga-ezute onwe ha n’asọmpị iko mbaụwa 2022

  10. Nigeria vs Ghana: A zọgbughị Joseph Kabungo, ọ nwụrụ site n'obi nkoropụ - NFF

  11. Ụgbọ Chelsea ọ gbara okpokoro?

  12. Paul-Henri Damiba: Onyeisi agha weghara ọchịchị n'ike aṅụọla iyi ọrụ dịka Onyeisiala Burkina Faso

  13. Israel Adesanya emeriela Robert Whittaker n'asọmpị UFC 271

  14. Etinyela ụbọchị ezumike na mba Senegal iji ṅụrịa maka mmeri iko Afcon 2021

  15. Gọọmentị Ebonyi steeti sị 'onye hụrụ Linus Abaa Okorie jide ya'

  16. Onyonyo ebe ndị ji egbe na-agba ụmụakwụkwọ ọtọ, abụghị na Naịjirịa ka o mere

  17. Ugo Tunisia akwaala nku nke Nigeria

  18. Afcon 2021: Lee ụmụnwaanyị na-eri ego ndị Super Eagles

  19. Naijirịa akụnyela Sudan akpụ anya

  20. Ndị ohi ịntanetị mba Nọt Korịa zuru ego 'crypto' ruru nde $400