Usoro eji erite uru enyemaka 50,000 nke gọọmenti kwadoro
Usoro eji erite uru enyemaka 50,000 nke gọọmenti kwadoro
Mgbe e biputara ya
Gọọmenti Etiti Nigeria akọwaala ụzọ ndị ezinaụlọ dara ogbenye na ndị nọ n'ọnọdụ siri ike a họpụtara ga-esi nwete enyemaka ego ruru ₦50,000 n'atụmatụ ha a na-akpọ 'National Emergency Relief and Stabilisation Intervention (NERSI).'
Atụmatụ a, nke Ministri na-ahụ maka ọdịmma mmadụ na mbelata ogbenye bụ Humanitarian Affairs and Poverty Reduction na-ahụ maka ya, bụ iji nyere ndị ezinaụlọ nọ n'ọnọdụ siri ike aka ịnagide ọnụahịa ihe ndị na-arị elu site n'inye ha ego ozugbo.
Chopụta ihe niile banyere ya.





