BBC agaala zute 'Mama Uwa' n'obodo Ukehe, Enugu State

Aha onyonyo, BBC agaala zute 'Mama Uwa' n'obodo Ukehe, Enugu State
BBC agaala zute 'Mama Uwa' n'obodo Ukehe, Enugu State
Mgbe e biputara ya

BBC gara n'obodo Ukehe dị n'Enugu state ị ga-zute Gertrude Ngwu onye ọtụtụ maara ugbua dịka 'Mama Uwa' maọbụ 'Mama Ukehe' iji chọpụta nke bụ eziokwu banyere akụkọ ahụ fesara na soshal midia oge di ya bụ Jonas Eloke chiri ọzọ na nso nso a.

N'onyonyo a ka ị ga-ahọta ihe mere e ji etu ya aha ahụ.