Ebumnobi m bụ ime ejije ebe m ga-eme ka Chioma Ajunwa – Uzoamaka Power
Ebumnobi m bụ ime ejije ebe m ga-eme ka Chioma Ajunwa – Uzoamaka Power
- Onye dere ya, Amaka Ewuzie
- Ndị mere akụkọ a, Senior Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Michael Ngene
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Nnachi Orji
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Mgbe e biputara ya
Onye omee ejije a ma ama na Nigeria bụ Uzoamaka Power kọwaala ihe ọ na-atụanya imepụta na ndụ ya gbasara ọrụ aka ya.
Na mkparịtaụka pụrụ iche nke ya na BBC News Igbo nwere na nso nso a ka ọ kọwara etu njem ya siri malite n'ime ejije na Noollywood.
Ọ gara n'ihu kọwaa etu o si mee ejije ya wuru ewu bụ 'Call of My Life' na ọtụtụ ndị ọzọ.
O kwuru na ebumnobi ya bụ ime ejije ebe ya ga-eme dịka nwaafọ Nigeria a maara nke ọma n'ihe ịgba ọsọ na egwuregwu bụ Chioma Ajunwa.
Uzoamaka bụkwa odee ejije, kwuru na ya ga-ede maka ejije ahụ ma ọ bụrụ na onye ọzọ edeghị maka ya.
Kirie ya n'uju ebe a.





