E nwere ‘APC wave’ n’Enugu, amaghị m maka ‘Peter Obi wave’ – Peter Mbah
E nwere ‘APC wave’ n’Enugu, amaghị m maka ‘Peter Obi wave’ – Peter Mbah
- Onye dere ya, Michael Ngene
- Ndị mere akụkọ a, Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Onye dere ya, Donald Wogu
- Ndị mere akụkọ a, Video Journalist
- Ebeg o si, Legọs
- Mgbe e biputara ya
Gọvanọ Enugu state bụ Peter Mbah ekwuola na ya amaghị ihe ọbụla a na-akpọ 'Peter Obi wave' na state ya ma kwuo na ọ bụ naanị 'APC wave' ka e nwere n'Enugu state.
Gọvanọ Peter Mbah mere ka a mata nke a na mkparịtaụka pụrụiche ya na BBC News Igbo nwere n'obi ọchịchị gọọmenti Enugu state na nso nso a.
Gọvanọ Mbah ji ohere mkparịtaụka, kọwaa ihe mere o ji hapụ pati Peoples Democratic Party (PDP) ma banye pati All Progressives Congress (APC).
Kirie ya n'uju.






