Amaghị m na m ga-erite ọlaedo n’Olympics - Rosemary Nwankwo

Aha onyonyo, Amaghị m na m ga-agba ọsọ n’oge m gbara were rite ọlaedo n’Olympics - Rosemary Nwankwo
Amaghị m na m ga-erite ọlaedo n’Olympics - Rosemary Nwankwo
Mgbe e biputara ya

Nwaada Rosemary Nwankwo bụ nwaafọ Nigeria ritere ọlaedo n'ịgba ọsọ 100 mita n'egwuregwu Olympics nke ndị ntoroọbịa na-aga n'ihu na Dakar dị na mba Senegal.

Romary bụ nwaafọ Anambra state nyere ndị ntoroọbịa ibe ya ndụmọdụ bụ ndị nwere ebumnuche ime egwuregwu 'athletes' n'olu Bekee ka kpachara anya ha banyere ihe ndi ha na-etinye n'ọnụ ọkachasị ịṅụ ọgwụ ike ka ndịisi ghara ịmachibido ha.

Kirie ya n'uju ebe a.