Alụrụ m di n’afọ 48 ma mụọ ụmụ anọ otu oge n’afọ 50’ - Nwaanyị mụrụ ejima anọ
Alụrụ m di n’afọ 48 ma mụọ ụmụ anọ otu oge n’afọ 50’ - Nwaanyị mụrụ ejima anọ
Mgbe e biputara ya
Olusola Olonade bụ nwaanyị lụrụ di ka ọ gbachara afọ 48 ma mụọ ụmụ ejima anọ otu oge site n'usoro ọrụ ahụike a kpọrọ 'In vitro fertilization' (IVF) n'olu bekee.
Na mkparịtaụka ya na BBC nwere, ka nwaanyị a kọwara na ya atụghị uche na ya ga-amụta ụmụ.
O kwukwara na Chukwu ekwere ya nkwa ịmụ nwa.
Dịka o siri kwuo, Olusola sị: "Enyochala m ntọaala ezinaụlọ m were hụ na anyị enweghị nsogbu amụghị nwa. Ọ bụ gị ga-asị na ị chọzịghị nwa. Mana amaghị m na ọ ga-abụ anọ n'otu mgbe."
Kirie ya n'uju.






