Ị na-ele ụdị ngosi nke weebụsaịtị a nke bụ naanị ederede nke na-eji obere data. Lee ụdị izizi nke weebụsaịtị, nke gụnyere foto na vidiyo niile.
Imo West Senatorial Race: Ụlọikpe Ukwu Etiti ekwuola na ọ bụ Rochas Okorocha meriri ntuliaka imeụlọ APC na ọbụghị Hope Uzodimma
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Ọkaikpe Obiora Egwuatu nke Ụlọikpe Ukwu etiti dị n'Abuka ekpebiela na ọ bụ Rochas Okorocha meriri ntụliaka imeụlọ APC mere maka onye ga-azọrọ ha ọkwa sinetọ ga-anọchiteanya Imo West n'ụlọomeiwu Sineti Nigeria.
Ọkaikpe nyere Gọvano Hope Uzodimma iwu ka ọ kwụsị ị na-egosi onwe ya dịka onye meriri ntuliaka imeụlọ ahụ.