Etu mmeri Democrat n’ụlọomeiwu America ga-esi emetụta Onyeisiala Trump na Africa
Etu mmeri Democrat n’ụlọomeiwu America ga-esi emetụta Onyeisiala Trump na Africa
Mgbe e biputara ya
Ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị Democrats ekpokọrọla ọtụtụ oche ọchịchị n'ụlọomeiwu mba America karịa ndị Republican bụ ndị otu Onyeisiala Donald Trump.
Nke a pụtara na ha ga-ekpebi ọtụtụ ihe ga-eme na mba America dịka ha kachasị n'ọnụọgụgụ n'ụlọomeiwu.
Mana kedụ ihe nke a pụtara nye Onyeisiala Trump nakwa etu ọ ga-esi metụta mmekọrịta America na Africa, ọkachasị Nigeria?
Kirie ya n'uju.





