A ga-eli Toluwanisings taa

Ebe foto si, @toluwanisings/Instagram
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
A ga-eli onye na-abụ abụ ozi ọma ahụ nwụrụ anwụ, bụ́ Olayemi Bayonle Bolaji onye a maara dị ka Toluwanisings taa.
Emume olili ozu ahụ ga-ewere ọnọdụ n'ụbọchị Mọnde, ọnwa Nọvemba 9, 2026, na Ibadan, Steeti Oyo.
Ihe a na-eme izu ole na ole ka ọ nwụsịrị, nakwa mgbe esemokwu bilitere n'etiti ndị ezinụlọ ya na ndị ya na ha na-arụkọ ọrụ gbasara otu a ga-esi hazie olili ozu ya.
Ihe ndị ọzọ na-abịa
Skip Instagram post
Hapụ Instagram ihe dị na ya?
Warning: BBC amaghị maka ihe ndị si n'ọbaozi ndị ọzọ.Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post































